Skip to content

Sir Jude Nnam – Onyinye Di Nma

Onyinye Di nma Download, Stream, Video and Lyrics | Sir Jude Nnam

Connect
Facebook: https://m.facebook.com/sirjudennam
Twitter: https://mobile.twitter.com/sirjudennam
Instagram: @sirjudennam
Tiktok: @sirjudennam

Download and Stream Onyinye Di nma By Sir Jude Nnam

Download and Stream Onyinye Di nma By Sir Jude Nnam (MP3)

STREAM OR DOWNLOAD ON AMAZON APPLE SPOTIFY BOOMPLAY

Video : Onyinye Di nma By Sir Jude Nnam

Onyinye Di nma | Offertory Song | Jude Nnam

Lyrics for Onyinye Di nma By Sir Jude Nnam

Source : IgboCatholicCommunityNewyork

CHORUS
(Sop & Alto):
Umu Chineke gaa n’iru, gaa nye Chineke iheoma; O bu Chineke bu Onye
nwe onyinye di mma. Umu Chineke, gaa n’Altar Chineke, O bu Chineke bu Onye nwe
onyinye gi.
Tenor: gaa n’iru nye Y’onyinye; nye Ya– Onyinye di mma
Gaa n’altar, altar nke Chukwu; nye Ya– Onyinye gi.
Bass: Gaa n’iru Nna, nye Ya onyinye di mma; O bu Ya nwe onyinye umu Chineke
Gaa n’iru Nna, nye Ya onyinye di mma, O bu Ya nwe onyinye gi.

Interlude before every verse: (Bass): Umu Chineke, (alto, tenor and bass): Gaa n’iru
Nna, nye Ya Onyinye di mma.

[Verse 1] by sop and alto follow:
So Ngi Chukwu, by Onye di mma Bass and tenor background: Turu m tum etc
So Ngi bu Eze ker’uwa nile in all verses.
So Ngi Chukwu, bu Onye onyinye,
O Chineke biko nar’onyinye anyi.

[Verse 2]
So Ngi Chukwu na’gozi ndi Gi
Mgbe nile, n’ebe nile
Nara Chukwu, onyinye ndi Gi
O Chineke biko nar’onyinye anyi

[Verse 3]
Na Ngi Chineke k’obi m gbabara
O Chukwu ji ndu, n’onyinye nile
Ihe nile m nwere si n’aka Gi
O Chineke biko nar’onyinye anyi

[Verse 4]
Otutu ndi mmadu ji ngala
Mebie onyinye I nyere ha
Ma gozie, Chineke, onyinye ndi nke Gi
O Chineke biko nar’onyinye anyi

[Verse 5]
Ego n’enyere ndu aka
O bughi isi ndu, o bughi ndu n’onwe ya
Onye Chukwu goziri, kele Chi ya
O Chineke biko nar’onyinye anyi

[Verse 6]
Aku n’uba m bu Chukwu nwe ha
A ga m eji haa, we jere Chi m ozi
Maka na onye n’enye ka O n’enye mmaji
O Chineke biko nar’onyinye anyi

Connect and Follow GospelSongsNG

FACEBOOK TWITTER TELEGRAM

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *