King Of Glory Download and Lyrics | KSPRINCE
Lyrics of King Of Glory By KSPRINCE
Mmadu niile too ya…
hummm
Too ya na obu eze.. hummm
Obu eze nke ebighebi …hummm
Obu eze nke ebighebi hummm
Everybody worship Him… hummm
Worship the King of glory… hummm
He is God He’s not a man… hummm
He is God He’s not a man…hummm
Ka anyi too ya (×4)
Ka anyi nye ya ekele,
Ka anyi nye ya otito
Ka anyi nye ya ekele,
Obu eze ebube…
Ka anyi nye ya ekele, ka anyi mee ya eze
Ka anyi nye ya ekele, o bu eze ebube (×2)
Everything that breaths, praise His name…
Let the living praise the Lord. (×2)
Ka anyi nye ya ekele, (obu eze)
Ka anyi nye ya otito (obu eze)
Ka anyi nye ya ekele,
Obu eze ebube…
Ka anyi nye ya ekele, ka anyi mee ya eze
Ka anyi nye ya ekele, o bu eze ebube (×2)
Mmadu niile too ya… hummm
Too ya na obu eze.. hummm
Obu eze nke ebighebi …hummm
Obu eze nke ebighebi hummm
Everybody worship Him… hummm
Worship the King of glory… hummm
He is God He’s not a man… hummm
He is God He’s not a man
Everybody worship Him… hummm
Worship the King of glory… hummm
He is God, He’s not a man… hummm
He is God Hes not a man.. hummm
Everybody worship Him… hummm
Worship the King of glory… hummm
He is God, He’s not a man… hummm
He is God Hes not a man…hummm
(He is God He’s not a man)
O bu eze ebube,
Nye ya ekele, nye ya otito (×4)
Leave a Reply