Skip to content

Maureen Paul – Onye Di Ka [MP3 and Lyrics]

Onye Di Ka Download and Lyrics | Maureen Paul

Maureen Paul , a sensational and inspirational gospel singer, releases her latest single titled ”Onye Di Ka Gi” Produced by OLA-PRESSPLAY
Maureen Paul is a passionate minstrel, worshiper and lover of God, blessing the lives of many who can give up everything in setting an amazing atmosphere of worship leading God ‘s people so powerfully.

Download Onye Di Ka By Maureen Paul

Lyrics for Onye Di Ka By Maureen Paul

[Chants]
Jisos Agada gba Chirí uzo
Onye ukwu n’ogbo agha
Onye ime Eluigwe nke ato
Obi n’elu Igwe were uwa  mere ihe mgba kwa si ukwu

[Chorus]
A mara woo m
Sí n’ Odighi Onye di ka Gi
Otu Aka n’eru mba
Akam di n’elu O
A mara m woo m si n’Odighi Onye di ka Gi eeeeh
O di nma n’eme nma
Chioma m nara ekele m u o

[Talk]
I na ghi agharipu
Okwere nkwa mere m ya
A na m ekele Gi, n’ihi ihe
Oma nile nke I na-emere m

[Verse 1]
N’elu Igwe n’elu uwa
O dighi Onye dika Gi
A ga woo m n’elu ugwu na-ndida ooo wee mara na
Odighi Onye di ka Gi

Kpa kpa ndo nile papa mu, ha nile na-agba ama Gi
Anwu na-awaputa n’ututu eeee
Ha na-asi, Odighi Onye di ka Gi

[Verse 2]
Ihe I kere eke nile eeee
Ha nile n’agba ama Gi
O bu na godi mu Onwe m ikere eee
A na m asi, O dighi Onye di ka Gi
N’eluigwe, n’elu uwa
Odighi Onye dika Gi
A ga woo m n’elu ugwu na-ndi da, wee huu, wee mara n’ Odighi Onye di ka Gi
A mara woo nu m….

[Chant 2]
O dum Ogbe Juda bu Agha Jisos
So Gi bu agba kuru ezuruike
O gara ije n’elu mmiri
Anya n’ele obi
O du fe ga m Okpere azu
Igbe neche ndu
Anya n’ele obi
Jisos Onye ukwu
Jisos Onye ike
Jisos Onye Nso
Jisos Anuru anuru ndu Ekele diri Gi
A mara woo m oo

[Bridge]
Jisos I na-emere O bi m
Res: Sari, Sari
I na-emere m obi m

Download Onye Di Ka By Maureen Paul (MP3)

GET AUDIO

Connect and Follow GospelSongsNG

FACEBOOK TWITTER TELEGRAM

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *