Kene Chineke Download and Lyrics | Alboma
Download Kene Chineke Down By Alboma (MP3)
Lyrics for Kene Chineke Down By Alboma
[Chorus]
Call: Kene Chineke
Resp : Mma mma
Call : Kenenu ya eh
Resp : Imela
Call : Omere anyi
Resp: Ifeoma
Call : Tobenu ya, tobenu ya
Resp: Okaka
Call: Kene Chineke
Resp : Mma mma
Call : Kenenu ya eh
Resp : Imela
Call : Omere anyi
Resp: Ifeoma
Call : Tobenu ya, tobenu ya
Resp: Okaka
[Verse 1]
Chukwu n’eme mma
Onyere mu ndu
Chukwu n’eme mma
Onyere mu ndu
Onye mara ihe m ga abu mgbe m no n’afo nne m ooh
Soro m kene ya
Soro m kene ya
Gwodo gwodo gwodo gwodo gwodo
Okwa Chi n’eme eze
Wulu wulu wulu wulu wulu
Okwa Chi n’eme eze
Sorom
[Chorus]
Call: Kene Chineke
Resp : Mma mma
Call : Kenenu ya eh
Resp : Imela
Call : Omere anyi
Resp: Ifeoma
Call : Tobenu ya, tobenu ya
Resp: Okaka
Call: Kene Chineke
Resp : Mma mma
Call : Kenenu ya eh
Resp : Imela
Call : Omere anyi
Resp: Ifeoma
Call : Tobenu ya, tobenu ya
Resp: Okaka
[Verse 3]
I bu chi na-aba eze
Ibawo mu eze
I bu chi na-aza ekpere
Izawo mu ekpere
I bu chi n’enye ngozi
Chukwu I goziwo mu eh
I bu chi n’enye Amara
Inyewo mu Amara
Mama praise the lord
Papa praise the lord
Brother sister praise the lord
Never never give up
Mama praise the lord
Papa praise the lord
Brother sister praise the lord
Never never give up
Sorom
[Chorus]
Call: Kene Chineke
Resp : Mma mma
Call : Kenenu ya eh
Resp : Imela
Call : Omere anyi
Resp: Ifeoma
Call : Tobenu ya, tobenu ya
Resp: Okaka
Call: Kene Chineke
Resp : Mma mma
Call : Kenenu ya eh
Resp : Imela
Call : Omere anyi
Resp: Ifeoma
Call : Tobenu ya, tobenu ya
Resp: Okaka
Sorom
[Chorus]
Call: Kene Chineke
Resp : Mma mma
Call : Kenenu ya eh
Resp : Imela
Call : Omere anyi
Resp: Ifeoma
Call : Tobenu ya, tobenu ya
Resp: Okaka
Call: Kene Chineke
Resp : Mma mma
Call : Kenenu ya eh
Resp : Imela
Call : Omere anyi
Resp: Ifeoma
Call : Tobenu ya, tobenu ya
Resp: Okaka
Download Kene Chineke Lyrics (TEXT File)