Skip to content
Home » Chioma Jesus Songs » Prospa Ochimana – Ekwueme Ft. Osinachi Nwachukwu [Lyrics]

Prospa Ochimana – Ekwueme Ft. Osinachi Nwachukwu [Lyrics]

Ekwueme Lyrics | Prospa Ochimana Ft. Osinachi NwachukwuEkwueme Prospa Ochimana Ft. Osinachi Nwachukwu
Lyrics for Ekwueme By Prospa Ochimana Ft. Osinachi Nwachukwu
Onye Nwe anyi Ezitewo (our God that sent)
Ndi Mmoziya ka ha nonyere anyi (His angels to come be with us)

You are The Living God oh..
Eze (King), No one like You

Ekwueme Ekwueme  (The One who says and does it)
Ekwueme Ekwueme
You are the living God oh..
Eze (King), no one like You

Ekwueme Ekwueme (The One who says and does it)
Ekwueme Ekwueme
You are the living God oh..
Eze (King), no one like You

(Speaking in Tongues)
You are the living God oh..
Eze (King), no one like You

(Speaking in tongues)
Eze (King), no one like You

[Verse 1]
You’re my Healer, You are my Keeper
My Restorer, My Lifegiver
You are the living God oh..
Eze (King) no one like You

No one can do me like You do
No one can touch me like You do, God
You are the living God oh…
Eze (King) no one like You

You picked me from the miry clay, set my feet on the rock to stay
You’re my Promoter, You’re my Defender
You are the Living God oh…
Eze (King), No One like You

Osinachi Nwachukwu

Okechi e nnukwu chi (Great God, massive God)
Okechi e nnukwu chi (Great God, massive God)

Nani gi bu omo okachie (Only You has the final say)
Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme (Its only what yo u say that comes to pass)

Omo okachie nnukwu chi (Final say, massive God)
Amama amasi amasi (All wise God)
Olori ihe loro che loro enti (He swallows , what swallows an elephant)

Agu bata Ohia Mgbada awara Oso (The tiger that appears and puts the antelope on a run)
Ekwueme so gi bu Ekwueme (the one who says and does it ,You are the one that says and does it)

Ihe ikwuru bu ihe ina eme (What You say is what You do)
Ihe ikara bu ihe ina eme (You do what You say)

Obu onye n’ekwu ma chim kwuchasia (Who can say it when my God has not said it)
Obu Onye N’aturu chim uka chukwu (Who tells God what to do?)

Inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e (Forever and ever You changeth not)
Inweghi onyiri amama amasi amasi (You have no comparison, the all wise God)

Ebube dike, Okechi Ekwueme (Glorious in Power, Great God, The one who says and does)
ihe ikwu k’ina eme (what You say is what You do)

Oloro Ihe loro ihe loro (He that swallows what swallow)
enyi kpuru odumu n’ one (elephant and kept lion in His Month)

Oke nmanwu n’eta Onwe ya (Great masquerade that guides Himself)
Ogbara nkiti Okwu biri n’ onu ya (In His Silence , he still has the final say)

Echeta obi esie ike (The One You remembers and You’re Confident)
gaga n’ ogwu (He who tread on thones Comfortably)

Amama amasi amasi (The all wise God)
Oje n’ nmuo, Oje na madu chukwu Oma (The one who travels in the Spirit and in the physical ,Good God)

Obata ulo adinma (He comes to a Home everyone is Happy)
Ebube dike, Ebube dike, Ebube dike, Ebube dike  (Glorious in Power)
Ekwuemeeeee………..

Ekwueme, Ekwueme
Ekwueme.., Ekwueme, Ekwueme mue

Chi jury éluigwe we ju Uwa nile (God who fills the heaven and the earth)
Ekwueme ihe ikwuru ka ina eme (what You says is what You do)
Ekwueme nani gi bu ekwueme (He that says and does, only You says and does)

Ikuku aman’onya chi obioma (The wind that cannot be trapped)
Ekwueme ememue Ogara ngada nga (the one who says and does, the wealthiest)

obata ulo adi uma, chukwu onye olu ebube (the one that comes to a home and everyone is happy, the God that does glorious Things)
Ekwueme ihe ikwuru ka’ina eme (The one that says and does, what You say is what You do)

Obu onye n’aturu gi uka chukwu oma (Who tells You what to do, my God)
Obudi Onye n’ekwu ma ikwuchasi chukwu ebighebi (Who can say when You’re done talking? Everlasting God)
nani gi bu ekwu eme, ihe ikara bu ihe ina eme (The only one that says and does, You’re the one that says and does it)

Ekwueme ibu ekwueme, Oke nmiri nke n’ebu ogwe (The one who says and does, the flood that carries the [Bridge])
Ebighebi eligwe , Oke nmanwu n’eti onwe ya obata ulo adimma (You are Heaven Forever , The masquerade that dresses Himself)

Chukwu, Chukwu, Chukwu, Chukwu, Chukwu (God)
Ekwueme imedawomu obi (You have consoled my heart)

Chukwu oma ,Oletara onye emejoro chukwu oma (Good God, the one that consoles the offended)
Ekwueme, chi n’echere mu so gi bu ekwueme o (The one who says and does, the one who thinks of me, the one who says and do)

Ekwuemem mu mh mh Ekwueme (the one who says and does)

See What You’ve done for me
See how You set me free
You are the Living God Oh…
Eze (King), no one like You..

See what You’ve done for me
See How You delivered me.
You are the Living God Oh…
Eze (King) ,no one like You

Eze (King) no one like You
Eze (King) no one like You
You are the living God
Eze (King) no one like You

Tags:

4 thoughts on “Prospa Ochimana – Ekwueme Ft. Osinachi Nwachukwu [Lyrics]”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *