Chorus Call: Kene Chineke Resp : Mma mma Call : Kenenu ya eh Resp : Imela Call : Omere anyi Resp: Ifeoma Call : Tobenu ya, tobenu ya Resp: Okaka Call: Kene Chineke Resp : Mma mma Call : Kenenu ya eh Resp : Imela Call : Omere anyi Resp: Ifeoma Call : Tobenu ya, tobenu ya Resp: Okaka Verse 1 Chukwu n'eme mma Onyere mu ndu Chukwu n'eme mma Onyere mu ndu Onye mara ihe m ga abu mgbe m no n'afo nne m ooh Soro m kene ya Soro m kene ya Gwodo gwodo gwodo gwodo gwodo Okwa Chi n'eme eze Wulu wulu wulu wulu wulu Okwa Chi n'eme eze Sorom Chorus Call: Kene Chineke Resp : Mma mma Call : Kenenu ya eh Resp : Imela Call : Omere anyi Resp: Ifeoma Call : Tobenu ya, tobenu ya Resp: Okaka Call: Kene Chineke Resp : Mma mma Call : Kenenu ya eh Resp : Imela Call : Omere anyi Resp: Ifeoma Call : Tobenu ya, tobenu ya Resp: Okaka Verse 3 I bu chi na-aba eze Ibawo mu eze I bu chi na-aza ekpere Izawo mu ekpere I bu chi n'enye ngozi Chukwu I goziwo mu eh I bu chi n'enye Amara Inyewo mu Amara Mama praise the lord Papa praise the lord Brother sister praise the lord Never never give up Mama praise the lord Papa praise the lord Brother sister praise the lord Never never give up Sorom Chorus Call: Kene Chineke Resp : Mma mma Call : Kenenu ya eh Resp : Imela Call : Omere anyi Resp: Ifeoma Call : Tobenu ya, tobenu ya Resp: Okaka Call: Kene Chineke Resp : Mma mma Call : Kenenu ya eh Resp : Imela Call : Omere anyi Resp: Ifeoma Call : Tobenu ya, tobenu ya Resp: Okaka Sorom Chorus Call: Kene Chineke Resp : Mma mma Call : Kenenu ya eh Resp : Imela Call : Omere anyi Resp: Ifeoma Call : Tobenu ya, tobenu ya Resp: Okaka Call: Kene Chineke Resp : Mma mma Call : Kenenu ya eh Resp : Imela Call : Omere anyi Resp: Ifeoma Call : Tobenu ya, tobenu ya Resp: Okaka