Chorus Ka anyi kele ya ka anyi kele ya ka anyi kele ya Omere ihe di nma aaaa Suzyani 1 Ku lie nu ka anyi nye chukwu ekele O na eme nma Chi ka dibia akpakwuru ezuruike Jehovah shammah bu aha gi ehhhh… So rom kele ya n’ihi iheoma omerere ehhhhhh Chorus Ka anyi kele ya ka anyi kele ya ka anyi kele ya Omere ihe di nma aaaa Ebiere Verse 2 Ku lie nu kele Jehovah…o na eme nma… okosisi na enye ndu… onye na Udo… Jehovah Shammah bu aha gi ehhhhhhh… ka anyi keleyanii ihi iheoma omere ehiiiiiii Suzyani & Ebiere Verse 3 With all that s within me i will praise your Holy name morning…noon and night every hour… every moment Never relenting Lord…i hail your name… Master and Lord You are worthy of Praise Chorus Ka anyi kele ya ka anyi kele ya ka anyi kele ya Omere ihe di nma aaaa Ka anyi kele ya ka anyi kele ya ka anyi kele ya Omere ihe di nma aaaa Ka anyi kele ya ka anyi kele ya ka anyi kele ya Omere ihe di nma aaaa